Artist: Chief Stephen Osita Osadebe
Lyrics of Artist: Chief Stephen Osita Osadebe
  1. [Lyric] Osondi Owendi (Chief Stephen Osita Osadebe)

    [Verse 1] Ife sozili onye sozi chi ya Na enu uwa nke a anyi no nu O bu onye ka zi Chukwu O gbanari chi ya na oso nu O na ebukwa chi ya uzo anaba nu Ife na aso gi Okwazi ya na aso zi onye ozo nu Mana afa egwu a m na etizi nu Osondi owendi Maka Ka Ife uwa aso ndi ufodu nu Etu a Ka o na ewezi ndi ufodu [Chorus] Osondi owendi, osondi owendi, osondi...Learn More
    popChief Stephen Osita Osadebe