Song: Ije Izurike Ebighebi
Year: 2021
Viewed: 10 - Published at: 4 years ago

Olu nke uwa agwusiwo
Onye olu agawo izurike
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi

Ije n’ala onu nke ebighebi
Ebe nria-nria n’onwu aghaghi adi
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi

Olu nke uwa agwusiwo
Onye olu agawo izurike
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi

Ije n’ala onu nke ebighebi (nke ebighebi)
Ebe nria-nria n’onwu aghaghi adi (aghaghi adi)
Hallelujah (halleluja) chukwu otuto dirigi (otuto dirigi)
Onye olu non’ije izurike ebighebi

Olu nke uwa agwusiwo
Onye olu agawo izurike
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi
Ije n’ala onu nke ebighebi (ebighebi)
Ebe nria-nria n’onwu aghaghi adi
Hallelujah, chukwu otuto dirigi (chukwu otuto dirigi)
Onye olu non’ije izurike (papa izurike )ebighebi (ebighebi)

Ije n’ala onu nke ebighebi
Ebe nria-nria n’onwu aghaghi adi
Hallelujah, chukwu otuto dirigi (hallelujah)
Onye olu non’ije izurike ebighebi
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi
Hallelujah, chukwu otuto dirigi
Onye olu non’ije izurike ebighebi

( Bowman Emmanuel )
www.ChordsAZ.com

TAGS :