Song: Onye Ije
Year: 2013
Viewed: 25 - Published at: a year ago

[Intro: Splash & Phyno]
Splash Wavy
Let me break it down like quadratic equation
Yieh
Onwebedi ihe ifu
Ah

[Verse 1: Splash]
Entertainment one, m'na asi umu nne m'na aga eko
Eche n'ihe ochi
Kita egwu'm n'ada ka ebube mmiri Zoro n'okochi
Ndi iro ju n'ebe n'ile ha cho iji'm nme ihe ochi
Asa n'onwekwanu ego oji azu ada onwekwanu ihe ochi
M'we n'ada pu ije
Sina akara aka mji bia uwa abughi na nkiti
When they try to discourage you, nwanne gba ha nkiti
Nke onye ma k'ona ako
Onweghi madu ga eme ka'm kwu si se ako
M'we daba eko
Wu nye mmiri na garri I'm n'eche yaka oko
Maha enwe di idea n'ebewu nka
Now kita aku go'm egwu pass ihe tinker kuru pan
[Interlude: Splash]
(Onye ije no)
Abata go'm
Abata go'm
(Onye ije no)
Abata go'm
(Onye ije no)

[Verse 2: Splash & Phyno]
Mgbe m'furu n'mba
Chi'm go si'm uzo
Onye ije ama ngwa gi ihe nile anya furu n'uzo
So, ka anyi hapu ihe bere n'abali k'oburu anu nta
Maka mgbe m'bi doro ije ah
Nwanne ike bu ta ta
Nwata etoghi eto wara ogodo, ikuku kuo oburu ya
Nwa okuko hapu nne ya
Egbe bia oburu ya
Mgbe m'putara ije ah
Onwekwaranu onye'm ma
Mana ehi n'enweghi odu okwa chi ya n'achu ya iji
Ya mere chineke eji ghi ekwe na ewu ta'm igu n'isi
Ijuo okenye oga agwa gina ije ana eje adiro easy
Ndi si isi efe go azu
Onye obula no zi'm n'azu
Nwanne ga juo ese, obu'm u'nwa bu ihe ahia n'azu
Them confused like Pentacost
Got me speakin' in mother tongue
You're just a minus
So, don't try to feel among
I no be Wizkid
But I'm a Starboy
Join the three wise men (han)
(Yieh) And follow the star, boy
[Verse 3: Phyno]
Nwanne abia ro'm iti play
Uhn
Ji kere si aga agwa gi otu m'siri bido
By then enwero kwa'm say
Uhn
But now I don pave the way
Hey
Thank God oburu kwa n'ike aka'm ka m'si aga
Okwa chukwu du'm aga
We sim Phyno aku gi dina akala aka gi
Mana iga akwuwa aki gi oto m'obu ndi uwa asi gi n'tor
Hey
Look at me now
Came from a jungle, now I run the town
All of these haters, they wan run me down
But I'm up in the sky, the reason why they fell
Me, I been killin' them, killin' them
Many music, I be beatin' them, drillin' them
And when they see me pass by, they'll be wishin' on me
'Cause I be like somethin' wey they never see
See, see, see, see
The man of the year that I be
I proclaim announce further be
And okwa ima n'uche m di n'ihe m'na eme eje si akamana ji
Ata go'm afufu guo, rap n'azu zu'm
Ona ewe gi iwe ajukwala'm ajuju
All I want is cash
And iti nye okwu te n'ime mmiri ihe ige enwete bu Splash
Onwebedi ihe ifu
[Outro: Splash]
August Pee wavy

( Splash (Nigeria) )
www.ChordsAZ.com

TAGS :